Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+ Aịzaya 43:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Abụ m Jehova, Onye Nsọ unu,+ bụ́ Eze unu,+ Onye kere Izrel.”+ Ndị Efesọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.