Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Hosia 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+ 1 Timoti 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nke a dị mma, bụrụkwa ihe a na-anabata+ n’anya Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke,+ Jud 25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+
25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+