Jeremaya 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kaldia ga-aghọ ihe a kwatara n’agha.+ Afọ ga-eju ndị niile ga-akwakọrọ ihe dị n’ime ya,”+ ka Jehova kwuru. Mkpughe 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ndị ahịa+ nke ụwa na-akwara ya ákwá, na-erukwara ya uju,+ n’ihi na e nwekwaghị onye ga-azụ ngwá ahịa ha,
10 Kaldia ga-aghọ ihe a kwatara n’agha.+ Afọ ga-eju ndị niile ga-akwakọrọ ihe dị n’ime ya,”+ ka Jehova kwuru.
11 “Ndị ahịa+ nke ụwa na-akwara ya ákwá, na-erukwara ya uju,+ n’ihi na e nwekwaghị onye ga-azụ ngwá ahịa ha,