Mkpughe 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mpi iri+ ahụ na anụ ọhịa+ ahụ ị hụrụ ga-akpọ nwaanyị akwụna+ ahụ asị, laakwa ya n’iyi ma mee ka ọ gbara ọtọ, ha ga-erikwa anụ ya ma kpọọ ya ọkụ kpamkpam.+
16 Mpi iri+ ahụ na anụ ọhịa+ ahụ ị hụrụ ga-akpọ nwaanyị akwụna+ ahụ asị, laakwa ya n’iyi ma mee ka ọ gbara ọtọ, ha ga-erikwa anụ ya ma kpọọ ya ọkụ kpamkpam.+