Aịzaya 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụkwụ nke onye nọ n’ahụhụ ga-azọda ya, ee, nzọụkwụ nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.”+ Abụ Ákwá 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+
15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+