Aịzaya 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+ Luk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 anụ ahụ́ niile ga-ahụkwa onye Chineke ga-esi n’aka ya weta nzọpụta.’”+
5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+