Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 98:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Jehova emewo ka a mara nzọpụta ya;+

      O kpughewo ezi omume ya n’anya mba dị iche iche.+

  • Aịzaya 40:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+

  • Aịzaya 52:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+

  • Luk 2:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 n’ihi na anya m ahụwo onye ị ga-esi n’aka ya weta nzọpụta,+

  • Ọrụ Ndịozi 28:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ya mere, maranụ na e zipụworo ndị mba ọzọ ozi a banyere otú Chineke ga-esi weta nzọpụta;+ n’ezie, ha ga-ege ntị na ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya