1 Samuel 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu agakwala soro ihe efu+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-adịghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha bụ ihe efu. Abụ Ọma 97:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+ Aịzaya 41:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+
21 Unu agakwala soro ihe efu+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-adịghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha bụ ihe efu.
7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+
29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+