Ọpụpụ 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova. Abụ Ọma 147:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe na-atọ Jehova ụtọ bụ ndị na-atụ egwu ya,+Ee, ndị na-echere obiọma* ya.+ Abụ Ọma 149:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ihe ndị Jehova na-atọ ya ụtọ.+Ọ na-eji nzọpụta achọ ndị dị umeala n’obi mma.+
17 Ị ga-akpọrọ ha ma kụọ ha dị ka osisi n’ugwu nke bụ́ ihe nketa gị,+Ebe guzosiri ike nke ị kwadebeworo ka i biri na ya,+ Jehova,Ebe nsọ+ nke aka gị guzobere, Jehova.