1 Ndị Eze 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ na Nebọt anwụwo, Ehab biliri ozugbo ịgbada n’ubi vaịn Nebọt onye Jezril, ka o weghara ya.+
16 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ na Nebọt anwụwo, Ehab biliri ozugbo ịgbada n’ubi vaịn Nebọt onye Jezril, ka o weghara ya.+