Abụ Ọma 50:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+ Habakọk 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-eji mwụfu ọbara na-ewu obodo, onye ji ajọ omume mee ka obodo guzosie ike!+ Ndị Rom 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha. 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+
12 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-eji mwụfu ọbara na-ewu obodo, onye ji ajọ omume mee ka obodo guzosie ike!+
32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+