Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ 1 Ndị Eze 8:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 ka ndị niile nke ụwa wee mara+ na Jehova bụ ezi Chineke.+ Ọ dịghị ọzọ dịnụ.+ Aịzaya 44:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’” Joel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.
8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’”
27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.