14 N’ụbọchị ihe dị mma, ṅụrịa ọṅụ,+ n’ụbọchị ọdachi, mara na ezi Chineke mere nke a kpọmkwem dị ka o mere nke ọzọ,+ ka ụmụ mmadụ wee ghara ịchọpụta ma ọlị ihe ọ bụla ga-eme mgbe ha na-anọkwaghị.+
6 M ga-eziga ya ka o buso mba dapụrụ n’ezi ofufe+ agha, m ga-enyekwa ya iwu ka o buso ndị m na-eweso iwe agha,+ ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọkwa ọtụtụ ihe, meekwa ka ọ bụrụ ebe a ga na-azọtọ azọtọ dị ka ájá dị n’okporo ámá.+