Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.
17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+
21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.