Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 1:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Chineke wee kee mmadụ n’onyinyo ya, ọ bụ n’onyinyo Chineke ka o kere ya;+ nwoke na nwaanyị ka o kere ha.+

  • Jenesis 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+

  • Jenesis 5:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Nwoke na nwaanyị ka o kere+ ha. E mesịa, ọ gọziri ha ma kpọọ ha Mmadụ+ n’ụbọchị e kere+ ha.

  • Diuterọnọmi 4:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 “Biko, jụọ ajụjụ banyere oge gara aga+ nke dịrị tupu a mụọ gị, malite n’ụbọchị Jehova kere mmadụ n’elu ụwa,+ malitekwa n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ọzọ nke eluigwe, È nwetụla oké ihe e mere nke yiri nke a, ka è nwetụla ihe a nụrụ nke yiri ya?+

  • Abụ Ọma 139:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+

      Ọrụ gị dị ebube,+

      Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+

  • Jeremaya 27:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya