Aịzaya 44:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ? Jeremaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+ Zekaraya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozi gbara ọkpụrụkpụ: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Izrel,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye setịrị eluigwe,+ onye tọkwara ntọala ụwa+ ma mee mmụọ+ nke dị n’ime mmadụ.
24 Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ na Onye kpụrụ gị n’afọ, kwuru: “Mụ onwe m, bụ́ Jehova, na-eme ihe niile. Ọ bụ naanị m setịrị eluigwe,+ gbasaakwa ụwa.+ Ònye ka mụ na ya nọ?
17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+
12 Ozi gbara ọkpụrụkpụ: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Izrel,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye setịrị eluigwe,+ onye tọkwara ntọala ụwa+ ma mee mmụọ+ nke dị n’ime mmadụ.