34 “Ma lezienụ onwe unu anya ka a ghara inwe mgbe iribiga ihe ókè na ịṅụ oké mmanya+ na nchegbu+ nke ndụ ga-anyịgbu obi unu, ụbọchị ahụ ewee bịakwasị unu na mberede n’otu ntabi anya+
13 Dị ka n’oge ehihie, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị,+ ọ bụghị n’oriri oké mkpọtụ na ịṅụ oké mmanya,+ ọ bụghị ná mmekọahụ na-ezighị ezi na omume rụrụ arụ,+ ọ bụghị n’esemokwu+ na ekworo.
21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị dị otú a. Ebu m ụzọ na-adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a, n’otu ụzọ ahụ m buru ụzọ dọọ unu aka ná ntị, na ndị na-eme+ ihe ndị dị otú ahụ agaghị eketa alaeze Chineke.+