13 n’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ dị ka anụ ahụ́ si chọọ, unu aghaghị ịnwụ;+ ma ọ bụrụ na unu emee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ+ site na mmụọ nsọ, unu ga-adị ndụ.
21 Ma eleghị anya, mgbe m bịara ọzọ, Chineke m pụrụ ime ka ihere mee m n’etiti unu, m pụkwara iru uju banyere ọtụtụ n’ime ndị mere mmehie+ n’oge gara aga ma bụrụ ndị na-echegharịbeghị n’adịghị ọcha na ịkwa iko+ na omume rụrụ arụ+ ha nọ na-eme.