Jeremaya 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na mụ abanye n’ọhịa, lee, e nwere ndị mma agha gburu!+ Ọ bụrụkwa na mụ abata n’ime obodo, lee, ụnwụ akpatawokwa ọrịa!+ N’ihi na ma ndị amụma ma ndị nchụàjà awagharịwo banye n’ala ha na-amaghị.’”+ Abụ Ákwá 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.
18 Ọ bụrụ na mụ abanye n’ọhịa, lee, e nwere ndị mma agha gburu!+ Ọ bụrụkwa na mụ abata n’ime obodo, lee, ụnwụ akpatawokwa ọrịa!+ N’ihi na ma ndị amụma ma ndị nchụàjà awagharịwo banye n’ala ha na-amaghị.’”+
9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.