Ọpụpụ 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt ga-anwụ,+ malite n’ọkpara Fero bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ruo n’ọkpara nwaanyị na-eje ozi bụ́ onye na-egwe ihe na nkume igwe nri nakwa nwa anụ ụlọ ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Matiu 24:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ndị inyom abụọ ga na-egwe nri na nkume igwe nri:+ a ga-akpọrọ otu ma hapụ onye nke ọzọ.+
5 nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt ga-anwụ,+ malite n’ọkpara Fero bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ruo n’ọkpara nwaanyị na-eje ozi bụ́ onye na-egwe ihe na nkume igwe nri nakwa nwa anụ ụlọ ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+