Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 4:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ana m asị gị: Hapụ nwa m nwoke ka ọ gaa jeere m ozi. Ma ọ bụrụ na ị jụ ịhapụ ya, lee, m ga-egbu nwa gị nwoke, bụ́ ọkpara gị.”’”+

  • Ọpụpụ 13:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 O wee ruo na Fero kwesiri olu ike na ya agaghị ahapụ anyị,+ Jehova wee gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt,+ malite na nwa mmadụ bu ụzọ mụọ ruo na nwa anụmanụ bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ ya mere m ji achụrụ Jehova oké ọ bụla meghere akpa nwa n’àjà,+ m na-agbarakwa onye ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ m ndị ikom.’+

  • Abụ Ọma 78:51
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+

      Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+

  • Abụ Ọma 105:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 O wee gbuo ihe ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala ha,+

      Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha.+

  • Abụ Ọma 136:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Keleenụ Onye gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt:+

      N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+

  • Ndị Hibru 11:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ọ bụ okwukwe ka o ji mee ememme ngabiga,+ fesakwa ọbara n’awara ụzọ,+ ka onye mbibi ahụ wee ghara ibitụ ndị ha e bu ụzọ mụọ aka.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya