Abụ Ọma 69:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụ gị, Jehova, ka m kpekuru ekpere, +N’oge ị pụrụ ịnụrụ ya, Chineke.+Za m n’ihi obiọma* gị dị ukwuu, wee gosi na ị bụ onye nzọpụta n’eziokwu.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+
13 Ma ọ bụ gị, Jehova, ka m kpekuru ekpere, +N’oge ị pụrụ ịnụrụ ya, Chineke.+Za m n’ihi obiọma* gị dị ukwuu, wee gosi na ị bụ onye nzọpụta n’eziokwu.+
2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+