Abụ Ọma 72:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị ga-akpọ isiala n’ihu ya,+Ndị iro ya ga-arachakwa ájá.+ Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.
14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.