-
Matiu 1:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
1 Akwụkwọ nke kọrọ akụkọ+ banyere Jizọs Kraịst, nwa Devid,+ nwa Ebreham:+
-
Luk 3:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Jizọs dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ọrụ ya.+ Ọ bụkwa, dị ka e chere,
nwa Hilaị,
-
-
-