Job 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ efu amabeghị ọnụ ahịa ya,+A dịghịkwa ahụ ya n’ala ndị dị ndụ. Abụ Ọma 116:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eje ije+ n’ihu Jehova n’ala ndị dị ndụ.+ Ekliziastis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+ Aịzaya 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M sịrị: “Agaghị m ahụ Jaa, ee, Jaa, n’ala ndị dị ndụ.+Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ—mụ na ndị nọ n’ala ili.
5 N’ihi na ndị dị ndụ maara na ha ga-anwụ;+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla ma ọlị,+ ọ dịghịkwa ụgwọ ọrụ ha nwere ọzọ, n’ihi na e chefuwo ihe niile a pụrụ icheta banyere ha.+
11 M sịrị: “Agaghị m ahụ Jaa, ee, Jaa, n’ala ndị dị ndụ.+Agaghị m ahụ ụmụ mmadụ anya ọzọ—mụ na ndị nọ n’ala ili.