Mkpughe 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebe nsọ ahụ wee jupụta n’anwụrụ ọkụ n’ihi ebube Chineke+ nakwa n’ihi ike ya, ọ dịghịkwa onye nwere ike ịbanye n’ebe nsọ ahụ ruo mgbe ihe otiti asaa+ nke ndị mmụọ ozi asaa ahụ gwụsịrị.
8 Ebe nsọ ahụ wee jupụta n’anwụrụ ọkụ n’ihi ebube Chineke+ nakwa n’ihi ike ya, ọ dịghịkwa onye nwere ike ịbanye n’ebe nsọ ahụ ruo mgbe ihe otiti asaa+ nke ndị mmụọ ozi asaa ahụ gwụsịrị.