Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. 1 Ndị Eze 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ Aịzaya 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụda olu nke onye ahụ na-akpọ òkù wee mee ka ebe e konyere ibo ụzọ+ nke ụlọ ahụ malite ịma jijiji, anwụrụ ọkụ wee jupụta n’ụlọ ahụ.+ Ezikiel 44:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+
4 Ụda olu nke onye ahụ na-akpọ òkù wee mee ka ebe e konyere ibo ụzọ+ nke ụlọ ahụ malite ịma jijiji, anwụrụ ọkụ wee jupụta n’ụlọ ahụ.+
4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+