Abụ Ọma 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+ Aịzaya 52:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 otú ahụ ka ọ ga-eme ka ọtụtụ mba kụja.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze+ n’ihi ya, n’ihi na ha ga-ahụ ihe a na-akọtụbeghịrị ha, ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+
8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+
15 otú ahụ ka ọ ga-eme ka ọtụtụ mba kụja.+ Ọnụ ga-emechi ndị eze+ n’ihi ya, n’ihi na ha ga-ahụ ihe a na-akọtụbeghịrị ha, ha ga-atụgharịkwa uche n’ihe ha na-anụtụbeghị.+