Abụ Ọma 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A wụpụwo m dị ka mmiri,+Ọkpụkpụ m niile ekwokapụsịwo.+Obi m dịzi ka mgbá aṅụ;+Ọ gbazewo n’ime ime afọ m.+ Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Ndị Hibru 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
14 A wụpụwo m dị ka mmiri,+Ọkpụkpụ m niile ekwokapụsịwo.+Obi m dịzi ka mgbá aṅụ;+Ọ gbazewo n’ime ime afọ m.+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+
14 Ya mere, ebe “ụmụntakịrị” ahụ bụ ndị na-eketa òkè n’ọbara na anụ ahụ́, ya onwe ya n’ụzọ yiri nke ahụ kekwaara òkè n’otu ihe ndị ahụ,+ ka o wee site n’ọnwụ ya+ mee ka ọ ghara ịdị+ bụ́ onye ahụ nke nwere ikike ịkpata ọnwụ,+ ya bụ, Ekwensu;+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+