Jeremaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee matịa aka ya metụ m n’ọnụ.+ Jehova wee sị m: “Lee, etinyewo m okwu m n’ọnụ gị.+ Daniel 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, lee! otu onye nke yiri ụmụ mmadụ metụrụ egbugbere ọnụ m aka,+ m wee meghee ọnụ m malite ikwu okwu+ wee sị onye ahụ guzo m n’ihu: “Onyenwe m,+ n’ihi ihe ahụ m hụrụ, ihe ọdụdọ malitere ịdọ m na mberede, enweghịkwa m ike ọ bụla.+
16 Ma, lee! otu onye nke yiri ụmụ mmadụ metụrụ egbugbere ọnụ m aka,+ m wee meghee ọnụ m malite ikwu okwu+ wee sị onye ahụ guzo m n’ihu: “Onyenwe m,+ n’ihi ihe ahụ m hụrụ, ihe ọdụdọ malitere ịdọ m na mberede, enweghịkwa m ike ọ bụla.+