Abụ Ọma 61:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Chineke, egewo ntị ná nkwa m kwere.+I nyewo m ihe nketa nke ndị na-atụ egwu aha gị.+ Aịzaya 58:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+
5 N’ihi na gị onwe gị, Chineke, egewo ntị ná nkwa m kwere.+I nyewo m ihe nketa nke ndị na-atụ egwu aha gị.+
14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+