2 Ndị Eze 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ. Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+ Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọdụrụ+ n’agha,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’obodo ahụ, tinyere ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ìgwè mmadụ ndị ọzọ.
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+