Abụ Ọma 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, cheta ebere gị+ na obiọma* gị,+N’ihi na ha dị malite na mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 69:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, za m, n’ihi na obiọma gị dị mma.+Chee ihu n’ebe m nọ dị ka ebere gị si dị ukwuu,+