Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+ Hosia 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+
7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+
5 Ihe Izrel ji anya isi agbawo akaebe megide ya;+ e mewokwa ka Izrel na Ifrem sụọ ngọngọ ná njehie ha.+ Juda esorowokwa ha sụọ ngọngọ.+