Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+ Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi aha gị, Jehova,+Biko, gbaghara njehie m, n’ihi na ọ dị ukwuu.+ Abụ Ọma 115:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+