34 “Mgbe ahụ, eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi,+ ketanụ+ alaeze+ ahụ a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.