Rut 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+ Abụ Ọma 117:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+ Zekaraya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+
12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+
2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+
8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+