1 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+ Ndị Rom 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Chineke site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dị ná mma ugbu a.+
2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+
11 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Chineke site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dị ná mma ugbu a.+