Abụ Ọma 45:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ada eze nke nọ n’ime ụlọ bụ sọ mma;+E ji ọlaedo chọọ uwe ya mma. Aịzaya 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+ Mkpughe 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+
18 Legharịa anya hụrụ. A kpọkọtawo ha niile.+ Ha abịakwutewo gị. “Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Jehova kwuru,+ “ị ga-eyiri ha niile dị ka ihe ịchọ mma, ị ga-eyiri ha otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe ịchọ mma.+
7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+