Matiu 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ha na-aga ịzụta mmanụ, nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ bịarutere, ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, bụ́ ndị dị njikere, sooro ya banye n’oriri alụmdi na nwunye ahụ;+ e wee mechie ụzọ. Mkpughe 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+
10 Mgbe ha na-aga ịzụta mmanụ, nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ bịarutere, ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke, bụ́ ndị dị njikere, sooro ya banye n’oriri alụmdi na nwunye ahụ;+ e wee mechie ụzọ.
9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+