10 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa dị ka onye dị ike. Ogwe aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.+
4 Ma mụ onwe m sịrị: “Ọ bụ n’efu ka m dọgburu onwe m n’ọrụ.+ Emefusịwo m ike m+ n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ nakwa n’ihe efu. N’ezie, ikpe m dị n’aka Jehova,+ ụgwọ ọrụ m dịkwa n’aka Chineke m.”+