Emọs 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Lee! Anya Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova na-ele alaeze nke na-eme mmehie.+ Ọ ga-ekpochapụkwa ya n’elu ala.+ Ka o sina dị, m gaghị ekpochapụ ụlọ Jekọb kpamkpam,’+ ka Jehova kwuru. Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
8 “‘Lee! Anya Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova na-ele alaeze nke na-eme mmehie.+ Ọ ga-ekpochapụkwa ya n’elu ala.+ Ka o sina dị, m gaghị ekpochapụ ụlọ Jekọb kpamkpam,’+ ka Jehova kwuru.
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+