Jenesis 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ala ahụ m nyere Ebreham na Aịzik, ọ bụ gị ka m ga-enye ya, ọ bụkwa mkpụrụ+ gị nke ga-anọchi gị ka m ga-enye ala ahụ.”+ Aịzaya 60:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+ Ezikiel 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma unu onwe unu, ugwu niile dị n’Izrel, ga-awa alaka, mịakwa mkpụrụ maka ndị m bụ́ Izrel,+ n’ihi na oge ha ga-alọta adịwo nso.+ Obedaya 17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ+ ga-anọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ;+ ụlọ Jekọb ga-enwetakwa ihe dịịrị ha inweta.+
12 Ma ala ahụ m nyere Ebreham na Aịzik, ọ bụ gị ka m ga-enye ya, ọ bụkwa mkpụrụ+ gị nke ga-anọchi gị ka m ga-enye ala ahụ.”+
21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+
8 Ma unu onwe unu, ugwu niile dị n’Izrel, ga-awa alaka, mịakwa mkpụrụ maka ndị m bụ́ Izrel,+ n’ihi na oge ha ga-alọta adịwo nso.+
17 “Ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ+ ga-anọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ;+ ụlọ Jekọb ga-enwetakwa ihe dịịrị ha inweta.+