Aịzaya 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+
9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+