Aịzaya 54:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M hapụrụ gị kpamkpam ruo nwa oge,+ ma m ga-eji ebere dị ukwuu kpọkọta gị.+ Jeremaya 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụ ya ga-adị ka ha dị n’oge gboo, a ga-eme ka nzukọ ya guzosie ike n’ihu m.+ M ga-elebara ndị niile na-emegbu ya anya.+
20 Ụmụ ya ga-adị ka ha dị n’oge gboo, a ga-eme ka nzukọ ya guzosie ike n’ihu m.+ M ga-elebara ndị niile na-emegbu ya anya.+