Aịzaya 54:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ị ga-agbasa n’aka nri nakwa n’aka ekpe,+ ụmụ gị ga-enwetakwa ọbụna mba dị iche iche.+ Ha ga-ebichi ọbụna obodo ndị tọgbọrọ n’efu.+ Aịzaya 60:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mba niile ga-abata n’ìhè gị,+ ndị eze+ ga-abatakwa n’ìhè gị nke na-enwu gbaa.+ Hagaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
3 N’ihi na ị ga-agbasa n’aka nri nakwa n’aka ekpe,+ ụmụ gị ga-enwetakwa ọbụna mba dị iche iche.+ Ha ga-ebichi ọbụna obodo ndị tọgbọrọ n’efu.+
7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.