Jeremaya 50:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gbuonụ onye na-agha mkpụrụ na Babịlọn,+ tinyere onye ji mma na-ewe ihe ubi n’oge owuwe ihe ubi. N’ihi mma agha nke na-emesi ha ike, onye ọ bụla n’ime ha ga-alakwuru ndị ya, onye ọ bụla n’ime ha ga-agbala n’ala ya.+
16 Gbuonụ onye na-agha mkpụrụ na Babịlọn,+ tinyere onye ji mma na-ewe ihe ubi n’oge owuwe ihe ubi. N’ihi mma agha nke na-emesi ha ike, onye ọ bụla n’ime ha ga-alakwuru ndị ya, onye ọ bụla n’ime ha ga-agbala n’ala ya.+