Ezikiel 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-eme ka ị banye n’olulu,+ ị ga-anwụkwa dị ka onye e gburu n’etiti oké osimiri.+ Ezikiel 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ebe a na-eli ozu n’ime ya dị n’ime ime olulu.+ Ndị ya niile gbakwara ili ya gburugburu. E gburu ha niile egbu. E ji mma agha gbuo ha, n’ihi na ha emewo ka a na-atụ egwu n’ala ndị dị ndụ.
23 N’ihi na ebe a na-eli ozu n’ime ya dị n’ime ime olulu.+ Ndị ya niile gbakwara ili ya gburugburu. E gburu ha niile egbu. E ji mma agha gbuo ha, n’ihi na ha emewo ka a na-atụ egwu n’ala ndị dị ndụ.