2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Aịzaya 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo nsọ gị niile+ aghọọla ala ịkpa. Zayọn+ aghọọla naanị ala ịkpa, Jeruselem aghọọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
10 Obodo nsọ gị niile+ aghọọla ala ịkpa. Zayọn+ aghọọla naanị ala ịkpa, Jeruselem aghọọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+