1 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Devid si n’ebe ahụ gaa Mizpe nke dị na Moab+ wee sị eze Moab: “Biko, ka nna m na nne m+ binyere unu ruo mgbe m matara ihe Chineke ga-eme m.”
3 E mesịa, Devid si n’ebe ahụ gaa Mizpe nke dị na Moab+ wee sị eze Moab: “Biko, ka nna m na nne m+ binyere unu ruo mgbe m matara ihe Chineke ga-eme m.”